Abụ Ọma 34:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mmụọ ozi Jehova na-ama ụlọikwuu gburugburu ndị na-atụ egwu ya,+Ọ na-anapụtakwa ha.+ 2 Timoti 4:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Onyenwe anyị ga-anapụta m n’ajọ ọrụ niile,+ ọ ga-azọpụtakwa m maka alaeze eluigwe ya.+ Ka otuto dịrị ya ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.
18 Onyenwe anyị ga-anapụta m n’ajọ ọrụ niile,+ ọ ga-azọpụtakwa m maka alaeze eluigwe ya.+ Ka otuto dịrị ya ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.