Ọpụpụ 14:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mozis wee sị ndị Izrel: “Unu atụla egwu.+ Guzosienụ ike hụ nzọpụta Jehova, nke ọ ga-azọpụta unu taa.+ N’ihi na ndị Ijipt a unu na-ahụ taa, unu agaghị ahụ ha ọzọ, ee e, ọ dịghị mgbe unu ga-ahụ ha ọzọ.+ Abụ Ọma 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M gaghị atụ puku mmadụ iri egwu,Bụ́ ndị gbara m gburugburu imegide m.+ Abụ Ọma 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Agbabawo m n’ime Jehova.+Olee ihe mere unu ji na-asị mkpụrụ obi m:“Felaanụ n’ugwu unu dị ka nnụnụ!+ Abụ Ọma 18:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova bụ nkume m dị elu na ebe m e wusiri ike na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Chineke m bụ oké nkume m. M ga-agbaba n’ime ya,+Ọta m na mpi nzọpụta m, bụ́ ebe m dị elu nke e wusiri ike.+ Abụ Ọma 118:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha gbara m gburugburu, ee, ha gbara m gburugburu.+Ọ bụ aha Jehova ka m ji na-eguzogide ha.
13 Mozis wee sị ndị Izrel: “Unu atụla egwu.+ Guzosienụ ike hụ nzọpụta Jehova, nke ọ ga-azọpụta unu taa.+ N’ihi na ndị Ijipt a unu na-ahụ taa, unu agaghị ahụ ha ọzọ, ee e, ọ dịghị mgbe unu ga-ahụ ha ọzọ.+
11 Agbabawo m n’ime Jehova.+Olee ihe mere unu ji na-asị mkpụrụ obi m:“Felaanụ n’ugwu unu dị ka nnụnụ!+
2 Jehova bụ nkume m dị elu na ebe m e wusiri ike na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Chineke m bụ oké nkume m. M ga-agbaba n’ime ya,+Ọta m na mpi nzọpụta m, bụ́ ebe m dị elu nke e wusiri ike.+