Ọpụpụ 32:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 O wee ruo n’echi ya na Mozis gwara ndị Izrel, sị: “Unu onwe unu emewo oké mmehie,+ ugbu a m ga-agbago gakwuru Jehova. Ikekwe, m ga-ekpuchi mmehie unu.”+ Levitikọs 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ ga-ebikwasịkwa aka n’isi anụ àjà nsure ọkụ ahụ, a ga-anabatakwa ya nke ọma+ iji kpuchiere ya mmehie ya.+
30 O wee ruo n’echi ya na Mozis gwara ndị Izrel, sị: “Unu onwe unu emewo oké mmehie,+ ugbu a m ga-agbago gakwuru Jehova. Ikekwe, m ga-ekpuchi mmehie unu.”+
4 Ọ ga-ebikwasịkwa aka n’isi anụ àjà nsure ọkụ ahụ, a ga-anabatakwa ya nke ọma+ iji kpuchiere ya mmehie ya.+