2 Samuel 20:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 M na-anọchite anya ndị na-eme udo+ na ndị kwesịrị ntụkwasị obi+ n’Izrel. Ị na-achọ igbuchapụ otu obodo+ na otu nne n’Izrel. Gịnị mere ị ga-eji loda+ ihe nketa+ Jehova?”
19 M na-anọchite anya ndị na-eme udo+ na ndị kwesịrị ntụkwasị obi+ n’Izrel. Ị na-achọ igbuchapụ otu obodo+ na otu nne n’Izrel. Gịnị mere ị ga-eji loda+ ihe nketa+ Jehova?”