1 Ndị Eze 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ka ihe a niile na-eme, Adọnaịja+ nwa Hagit+ nọ na-ebuli onwe ya elu,+ na-asị: “Ọ bụ m gaje ịchị dị ka eze!”+ O wee mee ka a kwadebere ya ụgbọ ịnyịnya nke nwere ndị na-agba ha, ndị ikom iri ise na-agbakwa ọsọ n’ihu ya.+
5 Ka ihe a niile na-eme, Adọnaịja+ nwa Hagit+ nọ na-ebuli onwe ya elu,+ na-asị: “Ọ bụ m gaje ịchị dị ka eze!”+ O wee mee ka a kwadebere ya ụgbọ ịnyịnya nke nwere ndị na-agba ha, ndị ikom iri ise na-agbakwa ọsọ n’ihu ya.+