Abụ Ọma 18:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Ezi Chineke bụ Onye na-abọrọ m ọbọ;+Ọ na-ewedakwa ndị dị iche iche n’ala n’okpuru m.+ Abụ Ọma 110:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 110 Ihe Jehova gwara Onyenwe m bụ:+“Nọdụ ala n’aka nri m+Ruo mgbe m debere ndị iro gị ka ha bụrụ ihe mgbakwasị ụkwụ gị.”+ Abụ Ọma 144:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Obiọma m nakwa ebe m e wusiri ike,+Ebe m dị elu e wusiri ike na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ,+Ọta m+ nakwa Onye m gbabaworo n’ime ya,+Onye na-eweda ndị dị iche iche n’ala n’okpuru m.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi na ọ ghaghị ịchị dị ka eze ruo mgbe Chineke debere ndị iro ya niile n’okpuru ụkwụ ya.+
110 Ihe Jehova gwara Onyenwe m bụ:+“Nọdụ ala n’aka nri m+Ruo mgbe m debere ndị iro gị ka ha bụrụ ihe mgbakwasị ụkwụ gị.”+
2 Obiọma m nakwa ebe m e wusiri ike,+Ebe m dị elu e wusiri ike na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ,+Ọta m+ nakwa Onye m gbabaworo n’ime ya,+Onye na-eweda ndị dị iche iche n’ala n’okpuru m.+