1 Ihe E Mere 27:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Onyeisi nke ìgwè nwe ọnwa nke abụọ bụ Dodaị,+ onye si n’agbụrụ Ahohaị,+ ya na ìgwè nke ya. Miklọt bụ onye ndú ha, e nwekwara puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè nke ya.
4 Onyeisi nke ìgwè nwe ọnwa nke abụọ bụ Dodaị,+ onye si n’agbụrụ Ahohaị,+ ya na ìgwè nke ya. Miklọt bụ onye ndú ha, e nwekwara puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè nke ya.