2 Samuel 23:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye na-esote ya, bụ́ Elieza+ nwa Dodo+ nwa Ahohaị, bụ otu n’ime ndị dike atọ ha na Devid nọ mgbe ha kwara ndị Filistia emo. Ha zukọtara n’ebe ahụ ibu agha, ndị ikom Izrel wee gbaghachi azụ.+ 1 Ihe E Mere 11:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye na-esote ya bụ Elieza+ nwa Dodo onye si n’agbụrụ Ahohaị.+ Ọ bụ otu n’ime ndị dike atọ ahụ.+
9 Onye na-esote ya, bụ́ Elieza+ nwa Dodo+ nwa Ahohaị, bụ otu n’ime ndị dike atọ ha na Devid nọ mgbe ha kwara ndị Filistia emo. Ha zukọtara n’ebe ahụ ibu agha, ndị ikom Izrel wee gbaghachi azụ.+