1 Ihe E Mere 11:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụ ya na Devid nọ na Pas-damim,+ bụ́ ebe ndị Filistia zukọtara maka ibu agha. E nwekwara ibé ala nke jupụtara n’ọka bali, ndị Izrel agbawokwa ọsọ n’ihi ndị Filistia.+
13 Ọ bụ ya na Devid nọ na Pas-damim,+ bụ́ ebe ndị Filistia zukọtara maka ibu agha. E nwekwara ibé ala nke jupụtara n’ọka bali, ndị Izrel agbawokwa ọsọ n’ihi ndị Filistia.+