1 Samuel 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị Filistia+ wee kpọkọta ndị agha ha maka agha. Mgbe ha zukọtara na Soko+ nke Juda, ha mara ụlọikwuu ha n’agbata Soko na Azika,+ n’Ifes-damim.+
17 Ndị Filistia+ wee kpọkọta ndị agha ha maka agha. Mgbe ha zukọtara na Soko+ nke Juda, ha mara ụlọikwuu ha n’agbata Soko na Azika,+ n’Ifes-damim.+