1 Samuel 15:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Samuel wee sị ya: “Jehova adọkapụwo+ ọchịchị Izrel n’aka gị taa, ọ ga-enyekwa ya mmadụ ibe gị bụ́ onye ka gị mma.+ 1 Samuel 28:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova ga-emekwara onwe ya dị nnọọ ka o kwuru site n’ọnụ m, Jehova ga-adọkapụkwa alaeze ahụ n’aka gị+ wee nye ya mmadụ ibe gị bụ́ Devid.+ 1 Ihe E Mere 12:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ndị a bụ ọnụ ọgụgụ ndị isi nke ndị a kwadebere maka agha bụ́ ndị bịakwutere Devid n’ime Hibrọn+ iji nyefee ya alaeze+ Sọl dị ka iwu Jehova si dị.+ Abụ Ọma 78:70 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 70 O wee họrọ ohu ya bụ́ Devid,+O wee si n’ogige anụ ụlọ kpọrọ ya.+ Abụ Ọma 89:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ahọrọwo m Devid bụ́ ohu m;+Etewo m ya mmanụ m dị nsọ,+
28 Samuel wee sị ya: “Jehova adọkapụwo+ ọchịchị Izrel n’aka gị taa, ọ ga-enyekwa ya mmadụ ibe gị bụ́ onye ka gị mma.+
17 Jehova ga-emekwara onwe ya dị nnọọ ka o kwuru site n’ọnụ m, Jehova ga-adọkapụkwa alaeze ahụ n’aka gị+ wee nye ya mmadụ ibe gị bụ́ Devid.+
23 Ndị a bụ ọnụ ọgụgụ ndị isi nke ndị a kwadebere maka agha bụ́ ndị bịakwutere Devid n’ime Hibrọn+ iji nyefee ya alaeze+ Sọl dị ka iwu Jehova si dị.+