-
1 Ihe E Mere 21:15Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
15 Ezi Chineke zigakwara mmụọ ozi na Jeruselem ka o bibie ya;+ ngwa ngwa ọ malitere iweta mbibi ahụ, Jehova hụrụ ya wee malite inwe mwute n’ihi ọdachi ahụ.+ O wee sị mmụọ ozi ahụ nke na-eweta mbibi ahụ: “O zuola!+ Wetuo aka gị.” Mmụọ ozi Jehova guzokwa n’akụkụ ebe nzọcha mkpụrụ nke Ọnan,+ onye Jibọs.+
-