16 Mmụọ ozi+ wee tụgide Jeruselem aka iji bibie ya; Jehova wee malite inwe mwute+ maka ọdachi ahụ, o wee sị mmụọ ozi ahụ nke na-eweta mbibi n’etiti ndị Izrel: “O zuola! Wetuo aka gị.” Mmụọ ozi Jehova nọkwa nso n’ebe nzọcha mkpụrụ nke Arọna,+ onye Jibọs.+