Abụ Ọma 78:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ma ọ na-eme ebere;+ ọ na-ekpuchi njehie ha,+ wee ghara ibibi ha.+O mekwara ka iwe ya dajụọ ọtụtụ ugboro,+Ọ dịghịkwa awụkwasị ha ọnụma ya dum. Jeremaya 26:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Hezekaya bụ́ eze Juda na ndị Juda niile hà gburu ya? Ọ́ tụghị egwu Jehova wee mee ka obi Jehova jụrụ,+ nke mere na Jehova gbanwere obi ya n’ọdachi o kwuru ga-adakwasị ha?+ Ya mere, anyị na-akpatara mkpụrụ obi anyị oké ọdachi.+ Joel 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Dọwaakwanụ obi unu,+ ọ bụghị uwe unu;+ lọghachikwutenụ Jehova bụ́ Chineke unu, n’ihi na ọ na-eme amara, na-emekwa ebere,+ ọ dịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ obiọma*+ ya dịkwa ukwuu, ọdachi ahụ ga-ewutekwa ya.+
38 Ma ọ na-eme ebere;+ ọ na-ekpuchi njehie ha,+ wee ghara ibibi ha.+O mekwara ka iwe ya dajụọ ọtụtụ ugboro,+Ọ dịghịkwa awụkwasị ha ọnụma ya dum.
19 Hezekaya bụ́ eze Juda na ndị Juda niile hà gburu ya? Ọ́ tụghị egwu Jehova wee mee ka obi Jehova jụrụ,+ nke mere na Jehova gbanwere obi ya n’ọdachi o kwuru ga-adakwasị ha?+ Ya mere, anyị na-akpatara mkpụrụ obi anyị oké ọdachi.+
13 Dọwaakwanụ obi unu,+ ọ bụghị uwe unu;+ lọghachikwutenụ Jehova bụ́ Chineke unu, n’ihi na ọ na-eme amara, na-emekwa ebere,+ ọ dịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ obiọma*+ ya dịkwa ukwuu, ọdachi ahụ ga-ewutekwa ya.+