17 Devid wee sị ezi Chineke: “Ọ́ bụghị m kwuru ka a gụọ ndị mmadụ ọnụ, ọ́ bụghịkwa mụ onwe m mere mmehie, meekwa ihe ọjọọ?+ Ma gịnị ka atụrụ+ ndị a mere? Jehova bụ́ Chineke m, biko, ka aka gị bịakwasị m, bịakwasịkwa ụlọ nna m; ma ya abịakwasịla ndị gị,+ iti ha ihe otiti.”