2 Samuel 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mgbe Devid hụrụ mmụọ ozi ahụ nọ na-egbu ndị mmadụ, ọ sịrị Jehova, ee, ọ sịrị: “Lee, ọ bụ m mehiere, ọ bụkwa m mere ihe ọjọọ; ma atụrụ+ ndị a—gịnị ka ha mere? Biko, ka aka gị bịakwasị m,+ bịakwasịkwa ụlọ nna m.” Abụ Ọma 51:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ gị, naanị gị, ka m mehieworo,+Ọ bụkwa ihe dị njọ n’anya gị ka m meworo;+Ya mere, ị bụ onye ezi omume mgbe i kwuru okwu,+O nweghịkwa ihe a ga-eji taa gị ụta mgbe i kpere ikpe.+
17 Mgbe Devid hụrụ mmụọ ozi ahụ nọ na-egbu ndị mmadụ, ọ sịrị Jehova, ee, ọ sịrị: “Lee, ọ bụ m mehiere, ọ bụkwa m mere ihe ọjọọ; ma atụrụ+ ndị a—gịnị ka ha mere? Biko, ka aka gị bịakwasị m,+ bịakwasịkwa ụlọ nna m.”
4 Ọ bụ gị, naanị gị, ka m mehieworo,+Ọ bụkwa ihe dị njọ n’anya gị ka m meworo;+Ya mere, ị bụ onye ezi omume mgbe i kwuru okwu,+O nweghịkwa ihe a ga-eji taa gị ụta mgbe i kpere ikpe.+