2 Ndị Eze 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị Siria pụrụ dị ka ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga,+ ha wee si n’ala Izrel dọrọ otu nwatakịrị nwaanyị n’agha,+ o wee na-anọ n’ihu nwunye Neaman. 2 Ndị Eze 6:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee meere ha oké oriri; ha wee malite iri na ịṅụ, o wee mesịa hapụ ha ka ha laa, ha wee lakwuru onyenwe ha. Ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga+ nke ndị Siria abataghị ọzọ ma ọlị n’ala Izrel.
2 Ndị Siria pụrụ dị ka ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga,+ ha wee si n’ala Izrel dọrọ otu nwatakịrị nwaanyị n’agha,+ o wee na-anọ n’ihu nwunye Neaman.
23 O wee meere ha oké oriri; ha wee malite iri na ịṅụ, o wee mesịa hapụ ha ka ha laa, ha wee lakwuru onyenwe ha. Ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga+ nke ndị Siria abataghị ọzọ ma ọlị n’ala Izrel.