2 Samuel 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 E nwere ndị ikom abụọ, ndị isi ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga+ nke nwa Sọl, aha otu n’ime ha bụ Beana, aha onye nke ọzọ abụrụ Rikab, bụ́ ụmụ Rimọn, onye Bierọt, nwa Benjamin; n’ihi na a na-agụnyebu Bierọt+ n’ebo Benjamin.
2 E nwere ndị ikom abụọ, ndị isi ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga+ nke nwa Sọl, aha otu n’ime ha bụ Beana, aha onye nke ọzọ abụrụ Rikab, bụ́ ụmụ Rimọn, onye Bierọt, nwa Benjamin; n’ihi na a na-agụnyebu Bierọt+ n’ebo Benjamin.