2 Samuel 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M wee guzo n’akụkụ ya gbuo ya,+ n’ihi na m maara na ọ gaghị adị ndụ mgbe ọ dasịrị. M wee were okpueze+ o kpu n’isi na ọla aka ọ gba n’aka, ka m wee chịtara ha onyenwe m n’ebe a.”
10 M wee guzo n’akụkụ ya gbuo ya,+ n’ihi na m maara na ọ gaghị adị ndụ mgbe ọ dasịrị. M wee were okpueze+ o kpu n’isi na ọla aka ọ gba n’aka, ka m wee chịtara ha onyenwe m n’ebe a.”