Ọpụpụ 40:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mgbe Mozis wuru ụlọikwuu ahụ, o debere ntọala ya ndị nwere oghere+ ma kwụnye awara osisi ya,+ tinyekwa osisi ntụhie+ ya ma guzobe ogidi ya.+ Ọpụpụ 40:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ígwé ojii+ wee malite ikpuchi ụlọikwuu nzute, ebube Jehova wee jupụta n’ụlọikwuu ahụ. Ọrụ Ndịozi 7:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 “Nna nna anyị hà nwere ụlọikwuu nke ihe àmà n’ala ịkpa, dị nnọọ ka o nyere n’iwu mgbe ọ na-agwa Mozis ka o wuo ya dị ka ụkpụrụ ahụ ọ hụrụ si dị.+
18 Mgbe Mozis wuru ụlọikwuu ahụ, o debere ntọala ya ndị nwere oghere+ ma kwụnye awara osisi ya,+ tinyekwa osisi ntụhie+ ya ma guzobe ogidi ya.+
44 “Nna nna anyị hà nwere ụlọikwuu nke ihe àmà n’ala ịkpa, dị nnọọ ka o nyere n’iwu mgbe ọ na-agwa Mozis ka o wuo ya dị ka ụkpụrụ ahụ ọ hụrụ si dị.+