2 Samuel 22:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ napụtara m n’aka onye iro m dị ike,+N’aka ndị kpọrọ m asị; n’ihi na ha ka m ike.+ 1 Ihe E Mere 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee ruo mgbe e mesịrị na Devid meriri ndị Filistia+ wee mee ka ha nọrọ n’okpuru ya ma nara ndị Filistia Gat+ na obodo nta ya dị iche iche.
18 O wee ruo mgbe e mesịrị na Devid meriri ndị Filistia+ wee mee ka ha nọrọ n’okpuru ya ma nara ndị Filistia Gat+ na obodo nta ya dị iche iche.