1 Ndị Eze 11:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee na-akpọkọta ndị ikom ka ha dụnyere ya úkwù, o wee ghọọ onyeisi ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga, mgbe Devid gburu ha.+ Ya mere, ha gara Damaskọs+ wee biri n’ime ya, malitekwa ịchị na Damaskọs. Aịzaya 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na isi Siria bụ Damaskọs, onyeisi Damaskọs bụkwa Rizin; tupu afọ iri isii na ise agafee, a ga-akụrisị Ifrem ka ọ ghara ịbụkwa mba.+
24 O wee na-akpọkọta ndị ikom ka ha dụnyere ya úkwù, o wee ghọọ onyeisi ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga, mgbe Devid gburu ha.+ Ya mere, ha gara Damaskọs+ wee biri n’ime ya, malitekwa ịchị na Damaskọs.
8 N’ihi na isi Siria bụ Damaskọs, onyeisi Damaskọs bụkwa Rizin; tupu afọ iri isii na ise agafee, a ga-akụrisị Ifrem ka ọ ghara ịbụkwa mba.+