1 Ihe E Mere 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mgbe ndị Siria hụrụ na Izrel emeriwo ha,+ ha zigara ndị ozi wee kpọpụta ndị Siria nọ n’ógbè Osimiri Yufretis,+ Shofak, bụ́ onyeisi ndị agha Hadadiza, dukwa ha.
16 Mgbe ndị Siria hụrụ na Izrel emeriwo ha,+ ha zigara ndị ozi wee kpọpụta ndị Siria nọ n’ógbè Osimiri Yufretis,+ Shofak, bụ́ onyeisi ndị agha Hadadiza, dukwa ha.