18 N’ụbọchị ahụ, Jehova na Ebram gbara ndụ,+ o wee sị: “Ọ bụ mkpụrụ gị ka m ga-enye ala a,+ malite n’osimiri Ijipt ruo n’osimiri ukwu, bụ́ osimiri Yufretis:+
11 Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na obodo ahụ azaa gị na ha chọrọ udo, o wee megheere gị ọnụ ụzọ ámá ya, ọ ga-erukwa na ndị niile nọ n’ime ya ga-aghọrọ gị ndị na-arụ ọrụ mmanye, ha ga na-ejekwara gị ozi.+
4 Malite n’ala ịkpa nakwa na Lebanọn a ruo ná nnukwu osimiri ahụ, bụ́ osimiri Yufretis, ya bụ, ala ndị Het dum,+ ruokwa n’Osimiri Ukwu dị n’ebe ọdịda anyanwụ, ka ókèala unu ga-eru.+