Levitikọs 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “‘Ọ bụrụ na ọbara ọcha+ esi n’ahụ́ nwoke pụta, ọ ga-eji mmiri saa ahụ́ ya niile, ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede. Diuterọnọmi 23:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Ọ bụrụ na ị gaa maa ụlọikwuu iji buso ndị iro gị agha, zere ihe ọjọọ ọ bụla.+ 1 Samuel 21:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Devid wee zaa onye nchụàjà ahụ wee sị ya: “Ma anyị emetụghị nwaanyị aka dị ka anyị na-adịghị emetụ ha aka ma m gawa agha,+ ahụ́ ụmụ okorobịa a na-adịkwa nsọ, ọ bụrụgodị na ọ bụ agha nkịtị ka anyị gara, ma ya fọdụzie taa ahụ́ mmadụ dị nsọ!”
16 “‘Ọ bụrụ na ọbara ọcha+ esi n’ahụ́ nwoke pụta, ọ ga-eji mmiri saa ahụ́ ya niile, ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.
5 Devid wee zaa onye nchụàjà ahụ wee sị ya: “Ma anyị emetụghị nwaanyị aka dị ka anyị na-adịghị emetụ ha aka ma m gawa agha,+ ahụ́ ụmụ okorobịa a na-adịkwa nsọ, ọ bụrụgodị na ọ bụ agha nkịtị ka anyị gara, ma ya fọdụzie taa ahụ́ mmadụ dị nsọ!”