Jenesis 24:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Nwoke ahụ wee hulata kpọọ isiala n’ihu Jehova+ 1 Ihe E Mere 29:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Devid wee gaa n’ihu ịgwa ọgbakọ ahụ dum,+ sị: “Ugbu a, gọzienụ+ Jehova bụ́ Chineke unu.” Ọgbakọ ahụ dum wee gọzie Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha, hulatakwa+ kpọọrọ Jehova isiala,+ kpọọkwara eze. Nehemaya 8:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ezra wee gọzie Jehova+ bụ́ ezi Chineke, Onye dị ukwuu, mmadụ niile wee chịlie aka elu+ zaa, sị, “Amen! Amen!”+ Ha wee hulata+ kpọọrọ Jehova isiala.+ Abụ Ọma 95:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Batanụ, ka anyị fee ya ofufe, kpọọrọ ya isiala;+Ka anyị gbuo ikpere n’ala+ n’ihu Jehova bụ́ Onye kere anyị.+
20 Devid wee gaa n’ihu ịgwa ọgbakọ ahụ dum,+ sị: “Ugbu a, gọzienụ+ Jehova bụ́ Chineke unu.” Ọgbakọ ahụ dum wee gọzie Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha, hulatakwa+ kpọọrọ Jehova isiala,+ kpọọkwara eze.
6 Ezra wee gọzie Jehova+ bụ́ ezi Chineke, Onye dị ukwuu, mmadụ niile wee chịlie aka elu+ zaa, sị, “Amen! Amen!”+ Ha wee hulata+ kpọọrọ Jehova isiala.+
6 Batanụ, ka anyị fee ya ofufe, kpọọrọ ya isiala;+Ka anyị gbuo ikpere n’ala+ n’ihu Jehova bụ́ Onye kere anyị.+