3 “‘Tie mkpu ákwá,+ gị Heshbọn,+ n’ihi na e bukọrọwo ihe E-aị nwere! Tienụ mkpu ákwá, unu obodo nta ndị dị na Raba. Keenụ ákwá iru uju n’úkwù.+ Tienụ mkpu ákwá, wagharịanụ n’ogige anụ ụlọ ndị e ji nkume gbaa, n’ihi na a ga-adọrọ Malkam n’agha,+ ya na ndị nchụàjà ya na ndị isi ya.+