Aịzaya 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Heshbọn na Iliele+ na-eti mkpu ákwá. A na-anụ olu ha na Jehaz.+ Ọ bụ ya mere ndị agha Moab ji na-eti mkpu. Mkpụrụ obi ya amawo jijiji n’ime ya. Aịzaya 16:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 n’ihi na mbara ala Heshbọn+ akpọwo nkụ. Osisi vaịn nke Sibma+—ndị nwe mba dị iche iche egbujiwo alaka ya ndị na-acha nnọọ ọbara ọbara. Ha wasara ruo Jeza;+ ha wasara n’ala ịkpa. A hapụrụ alaka ya ka ha wasaara onwe ha; ha eruwo n’oké osimiri.
4 Heshbọn na Iliele+ na-eti mkpu ákwá. A na-anụ olu ha na Jehaz.+ Ọ bụ ya mere ndị agha Moab ji na-eti mkpu. Mkpụrụ obi ya amawo jijiji n’ime ya.
8 n’ihi na mbara ala Heshbọn+ akpọwo nkụ. Osisi vaịn nke Sibma+—ndị nwe mba dị iche iche egbujiwo alaka ya ndị na-acha nnọọ ọbara ọbara. Ha wasara ruo Jeza;+ ha wasara n’ala ịkpa. A hapụrụ alaka ya ka ha wasaara onwe ha; ha eruwo n’oké osimiri.