Aịzaya 32:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Maanụ jijiji, unu ndị inyom obi ruru ala! Maanụ jijiji, unu ndị na-adịghị echegbu onwe unu! Yipụnụ uwe unu gbara ọtọ, keenụ ákwà iru uju n’úkwù.+ Jeremaya 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi nke a, keenụ ákwà iru uju n’úkwù.+ Tienụ aka n’obi, tiekwanụ mkpu ákwá,+ n’ihi na iwe dị ọkụ nke Jehova na-eweso anyị adajụbeghị.+ Jeremaya 6:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ada bụ́ ndị m, kee ákwà iru uju n’úkwù,+ tụrụọkwa onwe gị ná ntụ.+ Ruo uju dị ka nke a na-eruru nwa a mụrụ naanị ya ma ọ nwụọ, bụ́ mkpu arịrị e ji obi ilu na-eti;+ n’ihi na onye na-ebukọrọ ihe mmadụ ga-abịakwasị anyị na mberede.+
11 Maanụ jijiji, unu ndị inyom obi ruru ala! Maanụ jijiji, unu ndị na-adịghị echegbu onwe unu! Yipụnụ uwe unu gbara ọtọ, keenụ ákwà iru uju n’úkwù.+
8 N’ihi nke a, keenụ ákwà iru uju n’úkwù.+ Tienụ aka n’obi, tiekwanụ mkpu ákwá,+ n’ihi na iwe dị ọkụ nke Jehova na-eweso anyị adajụbeghị.+
26 Ada bụ́ ndị m, kee ákwà iru uju n’úkwù,+ tụrụọkwa onwe gị ná ntụ.+ Ruo uju dị ka nke a na-eruru nwa a mụrụ naanị ya ma ọ nwụọ, bụ́ mkpu arịrị e ji obi ilu na-eti;+ n’ihi na onye na-ebukọrọ ihe mmadụ ga-abịakwasị anyị na mberede.+