Diuterọnọmi 27:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke dinara nwanne ya nwaanyị, bụ́ nwaanyị nna ya mụrụ ma ọ bụ nwaanyị nne ya mụrụ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’) Ezikiel 22:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nwoke emewo nwunye nwoke ibe ya ihe arụ,+ ọ bụkwa nwunye nwa ya ka nwoke mesoro omume rụrụ arụ;+ ọ bụkwa nwanne ya nwaanyị, nwa nna ya mụrụ, ka nwoke wedara ala n’ime gị.+
22 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke dinara nwanne ya nwaanyị, bụ́ nwaanyị nna ya mụrụ ma ọ bụ nwaanyị nne ya mụrụ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)
11 Nwoke emewo nwunye nwoke ibe ya ihe arụ,+ ọ bụkwa nwunye nwa ya ka nwoke mesoro omume rụrụ arụ;+ ọ bụkwa nwanne ya nwaanyị, nwa nna ya mụrụ, ka nwoke wedara ala n’ime gị.+