2 Samuel 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Nwa ya nke abụọ bụ Kiliab+ nke Abigel+ nwunye Nebal onye Kamel mụrụ, nke atọ bụ Absalọm+ nwa Meaka ada Talmaị+ bụ́ eze Geshọ. 2 Samuel 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee ruo mgbe ihe ndị ahụ gasịrị na Absalọm+ nwa Devid nwere nwanne nwaanyị mara mma, onye aha ya bụ Tema,+ Amnọn+ nwa Devid hụkwara ya n’anya.+
3 Nwa ya nke abụọ bụ Kiliab+ nke Abigel+ nwunye Nebal onye Kamel mụrụ, nke atọ bụ Absalọm+ nwa Meaka ada Talmaị+ bụ́ eze Geshọ.
13 O wee ruo mgbe ihe ndị ahụ gasịrị na Absalọm+ nwa Devid nwere nwanne nwaanyị mara mma, onye aha ya bụ Tema,+ Amnọn+ nwa Devid hụkwara ya n’anya.+