Levitikọs 18:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘Ekpughela ọtọ nwanne gị nwaanyị, bụ́ nwa nwaanyị nke nna gị mụrụ ma ọ bụ nwa nwaanyị nne gị mụrụ, ma à mụrụ gị na ya n’otu ezinụlọ ma à mụrụ ya n’ebe ọzọ.+ Diuterọnọmi 27:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke dinara nwanne ya nwaanyị, bụ́ nwaanyị nna ya mụrụ ma ọ bụ nwaanyị nne ya mụrụ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)
9 “‘Ekpughela ọtọ nwanne gị nwaanyị, bụ́ nwa nwaanyị nke nna gị mụrụ ma ọ bụ nwa nwaanyị nne gị mụrụ, ma à mụrụ gị na ya n’otu ezinụlọ ma à mụrụ ya n’ebe ọzọ.+
22 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke dinara nwanne ya nwaanyị, bụ́ nwaanyị nna ya mụrụ ma ọ bụ nwaanyị nne ya mụrụ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)