2 Samuel 12:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Devid wee malite ịchọ ezi Chineke n’ihi nwatakịrị ahụ. Devid wee malite ibu ọnụ.+ Ọ batakwara wee dinara n’ala nkịtị n’abalị ahụ dum.+
16 Devid wee malite ịchọ ezi Chineke n’ihi nwatakịrị ahụ. Devid wee malite ibu ọnụ.+ Ọ batakwara wee dinara n’ala nkịtị n’abalị ahụ dum.+