Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Samuel 13:39
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 39 N’ikpeazụ, ọ gụsiri mkpụrụ obi Devid bụ́ eze agụụ ike ịhụ Absalọm; n’ihi na ọ kasiwo onwe ya obi banyere Amnọn, n’ihi na ọ nwụwo.

  • 2 Samuel 18:33
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 33 O wee wute eze, o wee gbagoo n’ọnụ ụlọ dị n’elu ụlọ+ nke ọnụ ụzọ ámá kwaa ákwá; ọ nọkwa na-agagharị, na-ekwu, sị: “Nwa m Absalọm, nwa m, nwa m+ Absalọm! Ọ gaara akara m mma ma a sị na ọ bụ m nwụrụ kama gị onwe gị ịnwụ, Absalọm nwa m, nwa m!”+

  • 2 Samuel 19:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Nzọpụta e nwere n’ụbọchị ahụ wee ghọọrọ mmadụ niile ihe iru uju, n’ihi na ha nụrụ ka a na-ekwu n’ụbọchị ahụ, sị: “Eze nọ ná mwute n’ihi nwa ya.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya