Jenesis 14:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ebram wee si eze Sọdọm: “M na-eweli aka m ṅụọrọ Jehova Chineke bụ́ Onye Kasị Elu, Onye kere eluigwe na ụwa, iyi+ Jenesis 24:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 n’ihi na m ga-eme ka i jiri Jehova,+ bụ́ Chineke nke eluigwe na Chineke nke ụwa, ṅụọrọ m iyi na ị gaghị esi n’etiti ndị inyom Kenan, bụ́ ndị m bi n’etiti ha, lụtara nwa m nwoke nwaanyị,+
22 Ebram wee si eze Sọdọm: “M na-eweli aka m ṅụọrọ Jehova Chineke bụ́ Onye Kasị Elu, Onye kere eluigwe na ụwa, iyi+
3 n’ihi na m ga-eme ka i jiri Jehova,+ bụ́ Chineke nke eluigwe na Chineke nke ụwa, ṅụọrọ m iyi na ị gaghị esi n’etiti ndị inyom Kenan, bụ́ ndị m bi n’etiti ha, lụtara nwa m nwoke nwaanyị,+