Diuterọnọmi 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị ga-atụ egwu,+ ọ bụkwa ya ka ị ga-efe,+ ọ bụkwa aha ya ka ị ga-eji ṅụọ iyi.+ 1 Samuel 28:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ozugbo ahụ, Sọl ji Jehova ṅụọrọ ya iyi, sị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ ikpe njehie agaghị ama gị n’ihe a!” Ekliziastis 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 n’ihi na okwu eze dị ike;+ ònyekwa nwere ike ịsị ya: ‘Gịnị ka ị na-eme?’”
13 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị ga-atụ egwu,+ ọ bụkwa ya ka ị ga-efe,+ ọ bụkwa aha ya ka ị ga-eji ṅụọ iyi.+
10 Ozugbo ahụ, Sọl ji Jehova ṅụọrọ ya iyi, sị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ ikpe njehie agaghị ama gị n’ihe a!”