26 “Ya mere, ndị Juda niile bi n’ala Ijipt,+ nụrụnụ okwu Jehova, ‘“Lee, mụ onwe m ejiriwo aha ukwu m ṅụọ iyi,”+ ka Jehova kwuru, “na ọ dịghị onye Juda ọ bụla ga-eji ọnụ ya kpọọ aha m n’ala Ijipt dum ọzọ,+ sị, ‘Dị nnọọ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị bụ́ Jehova dị ndụ!’+