2 Samuel 17:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M ga-abịakwasịkwa ya mgbe ike gwụrụ ya na mgbe aka ya abụọ+ na-adịkwaghị ike, m ga-emekwa ka ọ maa jijiji; ndị niile ya na ha nọ ga-agba ọsọ, ọ bụkwa naanị eze ka m ga-egbu.+
2 M ga-abịakwasịkwa ya mgbe ike gwụrụ ya na mgbe aka ya abụọ+ na-adịkwaghị ike, m ga-emekwa ka ọ maa jijiji; ndị niile ya na ha nọ ga-agba ọsọ, ọ bụkwa naanị eze ka m ga-egbu.+