2 Samuel 19:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Bazilaị emewokwa nnọọ agadi, ọ dị afọ iri asatọ;+ ọ bụkwa ya nyere eze ihe oriri mgbe o bi na Mahaneyim,+ n’ihi na ọ bụ nnukwu mmadụ.+ 1 Ndị Eze 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Ị ga-egosikwa ụmụ Bazilaị+ onye Gilied obiọma,* ha ga-esokwa ná ndị na-eri ihe na tebụl gị;+ n’ihi na otú ahụ ka ha bịara m nso+ mgbe m gbapụrụ n’ihu Absalọm nwanne gị.+
32 Bazilaị emewokwa nnọọ agadi, ọ dị afọ iri asatọ;+ ọ bụkwa ya nyere eze ihe oriri mgbe o bi na Mahaneyim,+ n’ihi na ọ bụ nnukwu mmadụ.+
7 “Ị ga-egosikwa ụmụ Bazilaị+ onye Gilied obiọma,* ha ga-esokwa ná ndị na-eri ihe na tebụl gị;+ n’ihi na otú ahụ ka ha bịara m nso+ mgbe m gbapụrụ n’ihu Absalọm nwanne gị.+