2 Samuel 17:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 butere ihe ndina na efere ukwu na ite ụrọ, na ọka wit na ọka bali na ntụ ọka+ na ọka a ṅara n’ọkụ+ na akịdị+ na lentil+ na ọka a mịrị amị; Ilu 3:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ajụla imere ha ihe ọma bụ́ ndị e kwesịrị imere ya,+ mgbe ọ dị n’ike aka gị ime ya.+ Ndị Hibru 13:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Unu echefukwala ime ihe ọma+ na ịdị na-enye ndị ọzọ ihe, n’ihi na àjà ndị dị otú ahụ na-adị Chineke ezi mma.+
28 butere ihe ndina na efere ukwu na ite ụrọ, na ọka wit na ọka bali na ntụ ọka+ na ọka a ṅara n’ọkụ+ na akịdị+ na lentil+ na ọka a mịrị amị;
16 Unu echefukwala ime ihe ọma+ na ịdị na-enye ndị ọzọ ihe, n’ihi na àjà ndị dị otú ahụ na-adị Chineke ezi mma.+