9 E mesịa, Absalọm hụrụ onwe ya n’ihu ndị na-ejere Devid ozi. Absalọm nọkwa n’elu ịnyịnya ibu gbara na-aga, ịnyịnya ibu ahụ wee banye n’okpuru alaka tụhịkọtara atụhịkọta nke nnukwu osisi gbara agba. Isi ya wee konye ná nnukwu osisi ahụ. O wee koro n’elu+ mgbe ịnyịnya ibu ahụ nke bu ya gbafeere.