1 Ihe E Mere 21:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mgbe Devid leliri anya, ọ hụrụ mmụọ ozi Jehova+ ka o guzo n’agbata eluigwe na ụwa ma tụdo Jeruselem mma agha ya ọ mịpụtara amịpụta;+ Devid na ndị okenye, bụ́ ndị yi ákwà iru uju,+ wee gbuo ikpere n’ala ozugbo, kpudo ihu n’ala.+
16 Mgbe Devid leliri anya, ọ hụrụ mmụọ ozi Jehova+ ka o guzo n’agbata eluigwe na ụwa ma tụdo Jeruselem mma agha ya ọ mịpụtara amịpụta;+ Devid na ndị okenye, bụ́ ndị yi ákwà iru uju,+ wee gbuo ikpere n’ala ozugbo, kpudo ihu n’ala.+