1 Ndị Eze 21:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 O wee ruo na ngwa ngwa Ehab nụrụ okwu ndị a, ọ dọwara uwe ya wee yiri ákwà iru uju;+ o wee buo ọnụ ma yiri ákwà iru uju dinara ala ma na-eje ije ná mwute.+ 2 Ndị Eze 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee ruo na ngwa ngwa Eze Hezekaya+ nụrụ ya, ọ dọwara uwe+ ya ozugbo wee chịrị ákwà iru uju+ kpuchie onwe ya ma bata n’ụlọ Jehova.+ Abụ Ọma 35:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma mụ onwe m, mgbe ha dara ọrịa, uwe m bụ ákwà iru uju,+Eji m ibu ọnụ mekpaa mkpụrụ obi m ahụ́,+Ekpere m lọghachikwutere m.+
27 O wee ruo na ngwa ngwa Ehab nụrụ okwu ndị a, ọ dọwara uwe ya wee yiri ákwà iru uju;+ o wee buo ọnụ ma yiri ákwà iru uju dinara ala ma na-eje ije ná mwute.+
19 O wee ruo na ngwa ngwa Eze Hezekaya+ nụrụ ya, ọ dọwara uwe+ ya ozugbo wee chịrị ákwà iru uju+ kpuchie onwe ya ma bata n’ụlọ Jehova.+
13 Ma mụ onwe m, mgbe ha dara ọrịa, uwe m bụ ákwà iru uju,+Eji m ibu ọnụ mekpaa mkpụrụ obi m ahụ́,+Ekpere m lọghachikwutere m.+