2 Ndị Eze 9:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye nche wee gaa n’ihu ịkọ, sị: “Ọ garuru ebe ha nọ, ma ọ lọghachibeghị; otú o si agba ịnyịnya dị ka otú Jihu+ nwa nwa Nimshaị+ si agba, n’ihi na ọ na-agba ịnyịnya ara ara.”+
20 Onye nche wee gaa n’ihu ịkọ, sị: “Ọ garuru ebe ha nọ, ma ọ lọghachibeghị; otú o si agba ịnyịnya dị ka otú Jihu+ nwa nwa Nimshaị+ si agba, n’ihi na ọ na-agba ịnyịnya ara ara.”+