2 Samuel 18:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma Ahimaz+ nwa Zedọk sịrị: “Biko, ka m gbara ọsọ gaa kọọrọ eze ihe merenụ, n’ihi na Jehova ekpepụtawo ya n’aka ndị iro ya.”+
19 Ma Ahimaz+ nwa Zedọk sịrị: “Biko, ka m gbara ọsọ gaa kọọrọ eze ihe merenụ, n’ihi na Jehova ekpepụtawo ya n’aka ndị iro ya.”+