2 Samuel 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma di ya so ya na-eje, bere ákwá na-eso ya n’azụ ruo Bahurim.+ Abna wee sị ya: “Laghachi!” O wee laghachi. 2 Samuel 17:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Otú ọ dị, otu nwa okorobịa hụrụ ha wee kọọrọ Absalọm. Ha abụọ wee gbapụ bịarute n’ụlọ otu nwoke na Bahurim,+ bụ́ onye nwere olulu mmiri n’èzí ya; ha wee banye n’ime ya.
16 Ma di ya so ya na-eje, bere ákwá na-eso ya n’azụ ruo Bahurim.+ Abna wee sị ya: “Laghachi!” O wee laghachi.
18 Otú ọ dị, otu nwa okorobịa hụrụ ha wee kọọrọ Absalọm. Ha abụọ wee gbapụ bịarute n’ụlọ otu nwoke na Bahurim,+ bụ́ onye nwere olulu mmiri n’èzí ya; ha wee banye n’ime ya.