2 Samuel 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma di ya so ya na-eje, bere ákwá na-eso ya n’azụ ruo Bahurim.+ Abna wee sị ya: “Laghachi!” O wee laghachi. 2 Samuel 16:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Eze Devid wee bịaruo Bahurim,+ ma, lee! otu nwoke nke si n’ezinụlọ Sọl, aha ya bụ Shimiaị,+ nwa Gira, si n’ebe ahụ na-apụta, na-akpọ ya iyi ka ọ na-apụta.+ 2 Samuel 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Shimiaị+ nwa Gira+ onye ebo Benjamin, bụ́ onye si Bahurim,+ mere ngwa ngwa soro ndị ikom Juda gbadaa izute Eze Devid.
16 Ma di ya so ya na-eje, bere ákwá na-eso ya n’azụ ruo Bahurim.+ Abna wee sị ya: “Laghachi!” O wee laghachi.
5 Eze Devid wee bịaruo Bahurim,+ ma, lee! otu nwoke nke si n’ezinụlọ Sọl, aha ya bụ Shimiaị,+ nwa Gira, si n’ebe ahụ na-apụta, na-akpọ ya iyi ka ọ na-apụta.+
16 Shimiaị+ nwa Gira+ onye ebo Benjamin, bụ́ onye si Bahurim,+ mere ngwa ngwa soro ndị ikom Juda gbadaa izute Eze Devid.