5 Eze Devid wee bịaruo Bahurim,+ ma, lee! otu nwoke nke si n’ezinụlọ Sọl, aha ya bụ Shimiaị,+ nwa Gira, si n’ebe ahụ na-apụta, na-akpọ ya iyi ka ọ na-apụta.+
44 Eze wee gaa n’ihu ịgwa Shimiaị, sị: “Gị onwe gị maara ihe ọjọọ dum nke obi gị maara nke ọma na i mere Devid nna m;+ Jehova ga-emekwa ka i jiri isi gị buru ihe ọjọọ ahụ i mere.+