2 Ihe E Mere 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 o wee gaa n’ihu ịgwa ha okwu dị ka ndụmọdụ ụmụ okorobịa nyere ya si dị,+ sị: “M ga-eme ka yok unu dịkwuo arọ, mụ onwe m ga-atụkwasị ihe na ya. Nna m pịara unu ụtarị nkịtị, ma mụ onwe m ga-apịa unu ụtarị akpụkpọ anụ.”+ Ilu 29:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mgbe ndị ezi omume dị ọtụtụ, ndị mmadụ na-aṅụrị ọṅụ;+ ma mgbe onye ajọ omume ọ bụla na-achị, ndị mmadụ na-asụ ude.+
14 o wee gaa n’ihu ịgwa ha okwu dị ka ndụmọdụ ụmụ okorobịa nyere ya si dị,+ sị: “M ga-eme ka yok unu dịkwuo arọ, mụ onwe m ga-atụkwasị ihe na ya. Nna m pịara unu ụtarị nkịtị, ma mụ onwe m ga-apịa unu ụtarị akpụkpọ anụ.”+
2 Mgbe ndị ezi omume dị ọtụtụ, ndị mmadụ na-aṅụrị ọṅụ;+ ma mgbe onye ajọ omume ọ bụla na-achị, ndị mmadụ na-asụ ude.+