1 Ndị Eze 1:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Dị nnọọ ka Jehova si nọnyere onyenwe m bụ́ eze,+ ka o sikwa otú ahụ nọnyere Sọlọmọn,+ ka o meekwa ka ocheeze ya dị ukwuu karịa+ ocheeze onyenwe m bụ́ Eze Devid.” Luk 19:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 sị: “Onye a gọzịrị agọzi ka Onye ahụ nke na-abịa dị ka Eze n’aha Jehova bụ!+ Ka udo dịrị n’eluigwe, ka otuto dịrịkwa n’ebe kasị elu!”+
37 Dị nnọọ ka Jehova si nọnyere onyenwe m bụ́ eze,+ ka o sikwa otú ahụ nọnyere Sọlọmọn,+ ka o meekwa ka ocheeze ya dị ukwuu karịa+ ocheeze onyenwe m bụ́ Eze Devid.”
38 sị: “Onye a gọzịrị agọzi ka Onye ahụ nke na-abịa dị ka Eze n’aha Jehova bụ!+ Ka udo dịrị n’eluigwe, ka otuto dịrịkwa n’ebe kasị elu!”+